Nuer | ||
---|---|---|
Spoken in: | Greater Upper Nile, Gambela Region | |
Total speakers: | 890,000 | |
Language family: | Niluṣeḥrawit? Eastern Sudanic Nilotic Western Nilotic Nuer | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | — | |
ISO 639-3: | nus | |
Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. |
Asụsụ Nuer (Thok Naath) ("asụsụ ndị mmadụ") bụ asụsụ Nilotic nke ìgwè Western Nilotic.[1] Ọ bụ ndị Nuer nke South Sudan na ọdịda anyanwụ Etiopia (ógbè Gambela) na-asụ ya. Asụsụ ahụ yiri nnọọ Dinka na Atuot.[2]
Eji mkpụrụedemede sitere na Latin dee asụsụ a. Enwere ọtụtụ olumba nke Nuer, n'agbanyeghị na ha niile na-eketa otu ọkọlọtọ ederede. Dịka ọmụmaatụ, a na-akpọ ikpeazụ /k/ n'olumba Jikany mana a na-atụba ya na olumba ndị ọzọ n'agbanyeghị na e gosiri ya n'asụsụ Nuer nke mmadụ niile na-eji.